Abụ Ọma 134
Abụ nrigo.
Toonu Onyenwe anyị
1 Toonu Onyenwe anyị , unu ndị ohu Onyenwe anyị niile
ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị.
2 Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya[~1~]
ma toonu Onyenwe anyị .
3 Ka Onyenwe anyị , onye kere eluigwe na ụwa